Ndị ndụ mba Yurope ga-enwe ọgbakọ pụrụiche banyere agha na-eme na mba Yukren n’izuụka na-abịa abịa, maka na mba Amerịka na Rọshịa chọrọ inwe mkparịtaụka udo nke nwereike igbochi ndị Yorupe esola.
Praịm mịnịsta mba Briten bụ Keir Starmer…
Egbuola mmadụ iri na otu n'ogige a na-azụ ndị batara ọhụrụ dịka ndị agha mba Rọshịa na mpaghara Belgrood n'ụbọchị satọde.
Ọ bụ n'ogige a na-akuziri ndịa etu esi agba egbe ka mmadụ abụọ wakporo ebe ahụ.
Ndị a emechara gbuo oge mwakpo a…
Ndị gọvanọ mpaghara anọ Rọshịa gbara arụkwaghịm na Tuzdee, ka obodo ahụ na-akwado nkwado nke mmachi akụ na ụba.
Ndị isi mpaghara Tomsk, Saratov, Kirov na Mari El kwupụtara ọpụpụ ha ozugbo n'ọfịsi, ebe onye isi mpaghara Ryazan kwuru!-->!-->!-->!-->!-->…