Ụlọ ọrụ EFCC chọrọ inwuchi Sinetọ Okorocha
Aka chiburu Steeti Imo bụ Rochas Okorocha etiela mkpu na ndị ụlọọrụ na-ebu agha megide mpụ bụ Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) wakporo ụlọ ya dị n'Abuja n'ụbọchị Tuzde.
EFCC wakporo ụlọ ya dị na mpaghara Maitama Abuja!-->!-->!-->…