Seria A: Osimhen agbajila ndekọ dịka onye kacha nye gọọlụ
Victor Osimhen emela akụkọ ihe mere eme dịka onye Afrịka mbụ nwetara okpueze onye kacha nye goolu na Serie A.
Osimhen bụkwa onye ọkpụkpọ mbụ jikọtara nke ahụ na Scudetto kemgbe 2009.
Onye iro ya kacha nso, Lautaro Martinez, gbara…