Katsina steeti azutala ntu fatilaiza maka inyere ndi ọrụ ubi aka
Gọọmenti Katsina steeti kwuru na ha ejirila ihe karịrị ijeri naira iri atọ na isii wee zụta fatịlaịza puku metric tonne iri abụọ n'oge ọrụ ugbo 2024, tinyere ọrụ ugbo ndị ọzọ.
Ọ gbakwụnyere na ọ nyekwara moto ọgba tum tum 722 na ihe…