M ga-akụ n’ala ma ọ bụrụ na a họpụtara m- Osibanjo.
Osote onye isi ala Naijiria, Prof. Yemi Osinbajo na-ekwu na ọ ga-eti mkpu site n'ụbọchị mbụ ma ọ bụrụ na a họpụtara ya ịbụ onyeisi ala na 2023.
O kwuputara nke a n'ụbọchị Tọzdee oge ya na ndị nnọchiteanya APC na ndị isi ọdịnala na!-->!-->!-->!-->!-->…