APGA katọrọ imebi ntuliaka e mere na steeti Ebonyi
Onye na-azọ ọkwa gọvanọ nke otu All Progressives Grand Alliance, APGA, bụ Ọkammụta Benard Odoh akatọọla ogbugbu eboro mmadụ atọ na ịkpaghasị ntuliaka site n'aka ndị ọchịehi yi uwe ndị agha n'okpuru ọchịchị Ezza North nke steeti Ebonyi.…