Prezidenti Buhari nwere nzukọ yana ndi APC chọrọ izọ ọkwa onyeisiala
Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari na enwe nzukọ ya ndi nile chọrọ izọ ọkwa onyeisiala n’otu pati All Progressives Congress APC.
Nzukọ a bụ nke were ọnọdụ na Presidential Villa dina Abuja,nke ndi bara ọgbakọ a gunyere onye isioche!-->!-->!-->…