Onyeisiala bu, Bola Tinubu na enwe nzuko yana ndi govano steeti iri ato na isii nke ala Naijiria
Nzukọ a, nke malitere na 11:20 GMT, na-eme na Council Chambers nke Presidential Villa, Abuja.
Ndị Gọvanọ, n'okpuru nkwado nke Nigerian…
Nzukọ izu ụka nke Federal Executive Council malitere taa bụ Wenezdee na ogige Council Chambers nke President Villa, Abuja, na osote onye isi ala Yemi Osinbajo na-eduzi.…
Onye isi ala Naijiria, Muhammadu Buhari ga na Mọnde,abali iri atọ na otu nke ọnwa Ọktoba afọ, 2022, ga-ezute ndị isi nchekwa n'isi obodo mba ahụ, Abuja iji nwetakwuo nyocha na iwusi netwọk nchekwa na mba ahụ ike.…
Onye isi ala Muhammadu Buhari abatala Seoul,nke mba South Korea maka mbipụta izizi nke World Bio Summit, 2022. Onye isi ala ahụ, bụ onye rutere n'ọdụ ụgbọ elu Incheon International n'isi…