“Ọ ga-aka mma ndị Igbo iwepụta otu onye na 2023 karịa ịdị n’igwe azọ ya”-Nwodo
Okwesilieze Nwodo, bụ aka chịburu Enugwu Steeti, so na ndị isi sekpụ ntị n'ịtụ alo maka onye Igbo inwete ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n'afọ 2023.
Na mkparịtaụka ya na ndi nta akụkọ Igbo, Nwodo kwuru na ha na-agba mbọ ịhụ na ndị Igbo niile!-->!-->!-->…