Etu ị ga-esi mata akwụkwọ naịra ọhụrụ adigboroja
Ụlọakụ etiti akọwala ihe njirimara dị icheiche mmadụ ga-eji mata ego naịra ọhụrụ nke ezigbo na nke adịgboroja.
N'akara websaịt CBN, ha dere sị: "E nwere njrirmara pụrụ iche nke mmadụ nwereike ịhụ n'anya maọbụ metụ aka iji mata nke bụ…