“Dọọ Inec aka na ntị” – NLC gwara Buhari
Otu jikọrọ ndị ọrụ na Naịjirịa bụ 'Nigeria Labour Congress' (NLC) ekwupụtala mgbagwoju anya ha n'etu ngụkọ ntuliaka si aga, ma kwukwaa na ụjọ na-atụ ha maka ọgbaaghara ya bụ ihe nwere ike ibute na Naịjirịa.
Onyeisi NLC bụ Joe Ajaero…