PDP na-arụ ndị uwe ojii ka ha tinye uchu n’ịrụ ọrụ n’ntuli aka gọvanọ Imo
Otu pati Peoples Democratic Party (PDP) enyela ndị uweojii n'Imo ọrụ maka ịrụ ọrụ nke ọma, tupu ntuliaka gọvanọ na-eme n'abalị iri na otu n'ọnwa Nọvemba.
Otu ahụ nyere ndụmọdụ a na nkwupụta nke onye ode akwụkwọ mgbasa ozi nke mba, Mr…