Nigerian Immigration Service achụọla mmadụ anọ ma butuo ọkwa ndị ọzọ maka nrụrụaka
Ụlọ ọrụ Nigeria Immigration Service (NIS) ebutuola ọkwa ndị otu ha mmadụ iri na anọ ma rie mmadụ iri abụọ na abụọ ngha maka nrụrụaka.
Ọnụ na-ekwuchitere ulo oru a bụ Tony Akuneme kwuru nke a site n'akwụkwọ ozi ha wepụtara n'ụbọchị Tuzde…