Ndị ọka ikpe Niger steeti chụrụ ọkaikpe, mmadụ iri abụọ na asaa ndị ọzọ
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ikpe na-Steeti Niger (NSJC), mpaghara North Central nke Naijiria, achụpụla onye ọka ikpe Sharia na onye na-edeba aha ya maka ebubo aghụghọ nari nde naira ano (N400Million).…