‘Mwakpo Sinetọ Ifeanyi Ubah bụ ihe ịtụ n’anya’ – Onye enyemaka ya
Ihe ruru mmadụ ise anwụọla dịka ndị ojiegbe wakporo ụgbọala Sinetọ Ifeanyi Ubah na ndị otu ya n'Anambra steeti.
Ya bụ mwakpo mere na Nkwọ Enugwu-Ukwu, dị n'Okpuru ọchịchị Njikoka, na mgbe ụbọchị ụka, 11 nke ọnwa Septemba afọ 2022.…