Mmadụ ise n’ime ndị Naịjirịa gara ekpere Hajj na mba Saudi Arabia alaala mmụọ
Ngalaba na-achịkọta njem ekpere nke ndị okpukperechi Islam na-aga na mba Saudi Arabia, a na-akpọ Hajj, ekwupụtala na mmadụ ise n'ime ụmụ Naịjirịa mere njem ahụ n'afọ a, anwụọla na Saudi Arabia.
Onyisi ngalaba 'National Hajj Commission' bke…