Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

NGWAEGWU

Njem nke ngwa egwu kacha ochie dị na Naijiria.

Igbo-Ukwu bụ ndị ama ama nke ndị na-eme akụkọ ihe mere eme, ndị ọkọ akụkọ ihe mere eme na ndị ọkà mmụta ihe ochie, dịka ebe e gwupụtara ihe mgbe ochie nke nnukwu Prọfesọ Cambrdge, Thurstan Shaw mere, n'etiti 1959 na 1964. Shaw

Gịnị ka ‘ufie’ bụ?

Gịnị ka 'ufie' bụ? Ufie bụ ngwa e ji akụrụ ndị Eze na ndi chiri echichi egwu n'ala Igbo. E si n'osisi Ngwu akọpụta ya bụ ngwa egwu. Ọ bụ sọọsọ ndị mụtara ya bụ ngwa egwu na-eti ya. Ọ bụ sọọsọ ndị echiri echichi ka a na-akụrụ ya