Ụlọ ọrụ National Emergency Management Agency (NEMA), akagbuola ebubo na ndị bi na Gwagwa-Karimo dị na FCT kwakọọrọ ụlọ nkwakọba ya dị n'Abuja.
Na nkwupụta nke onye isi mgbasa ozi nke Agency, Ezekiel Manzo, ọ na-ekwu na ụlọ nkwakọba ihe a…
Opekatampe mmadụ asatọ nwụrụ, mmadụ iri ka azọpụtara na ndụ ebe a na-achọ ndị ọzọ mgbe ụgbọmmiri bu mmadụ otu narị kpuru.
Ọdachi a mere na Niger steeti dịka ndị si obodo Dugga na-aga ahịa na steeti Kebbi dị ha nso ịre nri na shuga cane.…
Ngalaba 'National Emergency Management Agency' (Nema) amaala ọkwa maka ideimmiri ga-amalite na steeti dị icheiche na Naịjirịa dịka mba Cameroon mepere ọdọ mmiri ha bụ 'Lagdo Dam'.
Onyeisi Nema bụ Mustapha Ahmed dọrọ aka na ntị a dịka ọ…
Onye omebe iwu, Solomon Maren, na-anọchite anya Mangu/Bokkos Federal Constituency na Plateau steeti akatọọla mwakpo ndị na-eyi ọha egwu na-adịghị akwụsị akwụsị na mpaghara ya.
Maren gwara ndị mebere ka ha nọrọ jụụ ma ghara ịnara iwu…
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na mba (NEMA), Minna Operation Office, agwala ndị Kwara maka ide mmiri na-abịa n'afọ a. Nke a dị n'akwụkwọ ozi onye isi ụlọ ọrụ NEMA na Minna, Oriakụ Zainab…
Ndị bi na mpaghara Kubwa nke nọ n'isi obodo Naijirịa bụ Abuja nọ n'uju dịka ụlọ ahịa nke dị n'Aso Savings dara.
Dịka o siri dị, naanị otu onye nwụrụla na ya bụ ọdachi ebe a ka na-achọ otu onye ọzọ achọ.
Mmadụ ise ọzọ bụ ndị eburula…