Ntuliaka 2023: Agwara ndi ntorobia ka ha kwado ezi onye ọchichi
Otu kwuru na nke onwe ya akpọrọ Messengers of Peace Advocacy group n’olu bekee agwala ndi ntorobia ala Naijiria ka ha tunyere onye tozuru oke akwụkwọ na ntuliaka maka ọdinma ala anyi.
Ma gwakwa ha ka ha wepu aka ọgbaghara bụ nke na nwere…