Naijiria, China ga-emeziwanye mmekọrịta ndị omeiwu
Naijiria na China ekwenyela na ha ga-aga n'ihu na-eme ka mmekọrịta ndị omeiwu dị elu.Onye isi ụlọ omebe iwu nke Nigeria, Abbas Tajudeen, kwuru na ihe karịrị afọ 50 nke mmekọrịta ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị n'etiti Nigeria na China arụpụtala…