Gọvanọ steeti Sokoto akagbuola nhọpụta ndị eze, ndị odeakwụkwọ na-adịgide
Gọvanọ ọhụrụ nke Sokoto steeti bụ Dọkịta Ahmed Aliyu kagburu nhọpụta ndị eze ọdịnala iri na anọ, ndị odeakwụkwọ iri abuo na ato na-adịgide adịgide na iri na ise Director General nke onye bu ya ụzọ bụ Aminu Waziri Tambuwal.
Ndị eze…