Ụlọ ọrụ nchekwa tozuru oke ịzọpụta ndị a tọọrọ – NSA
Onye ndụmọdụ nchekwa obodo Naijiria (NSA), Nuhu Ribadu, na-ekwu na ndị ọrụ nchekwa tozuru oke iweghachi ụmụ amaala a tọọrọ na ezinụlọ ha n'akwụghị ụgwọ mgbapụta.
Ribadu, onye kwuru nke a mgbe ọ na-enyefe ndị ezinaụlọ ha iri isii ndị a…