North Central: Ndị nta akụkọ na-akpakọrịta ndị idei mmiri metụtara
Otu umụ nwanyị na-ede akụkọ na Naijiria akporo (NAWOJ), enweela ọmịiko maka ndị idei mmiri metụtara na North Central nke mba ahụ. E mere ka a mara nke a n'akwụkwọ ozi osote onye isi oche NAWOJ, Jamila Abubakar Zone D…