Onye isi ala Bola Tinubu akpọkuola ndị Naijiria ka ha tinye aka na anya na nka.
National Space Research and Development Agency (NASRDA) mere mmemme meghe ha na ABUJA.Na oge emume ka Onye isi ala Bola Tinubu akpọkuola ndị Naijiria ka ha tinye aka na mmemme nka maka irite uru.