Onwu Mohbad: Ndị uweojii ejichiela Naira Marley
Ndị uweoji Legọs anwụchiela otiegwu Azeez Fashola onye a ma dịka Naira Marley, maka ebubo na aka ya dị n'ọnwụ otiegwu Ilerioluwa Aloba, onye a ma dịka Mohbad.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Legọs bụ Benjami Hundeyin kwupụtara nke a n'akara…