Gọọmentị Naịjirịa ekwupụtala ụbọchị mbu Mee, 2025 ezumike ọha
Gọọmenti Naijiria ekwupụtala Tọzdee,abali mbu nke onwa Mee, 2025 ka ụbọchị ezumike ọha iji mee mmemme ụbọchị ndị ọrụ nke afọ a.
Mịnịsta na-ahụ maka ime obodo, Dr. Olubunmi Tunji-Ojo, bụ onye mere nkwupụta a n'aha Gọọmenti kwughachiri…