Gọvanọ Plateau steeti enyela iwu ka a kụọ hectare ala ubi n’ofe okpuru ochichi nile
Iji kwụọ ndị obodo nwere ahụhụ site na mwakpo ọjọọ ahụ n'ime ọnwa atọ gara aga, Gọvanọ Plateau steeti, Caleb Mutfwang, enyela iwu ka a rụọ ihe karịrị hectare nari itolu nke ala ubi n'ofe ọchịchị ime obodo atọ nke steeti ahụ. N'ime ọnwa atọ…