Ndị uweojii gbapụtara ndị a tọọrọ na FCT
Ndị uwe ojii Federal Capital Territory abịala ikwupụta na ndị ọrụ ha n'isi ụtụtụ ụbọchị ụka, zara ngwa ngwa n'akpịrị nkụchi a kpọrọ ka ndị ohi a na-enyo enyo tọọrọ mmadụ abụọ bi, egbe gbara n'etiti ndị uwe ojii na ndị ọchịehi, nke mere na…