Oke ikuku na mmiri ozuzo emebiela mpaghara ụfọdụ na Myanmar, Bangladesh
Nnukwu ikuku akụriela mpaghara ndị dị n'akụkụ osimiri na mba Bangladesh nakwa Myanmar n’ubochi Sọnde.
Ọdachi a akpọrọ 'Cyclone Mocha' bu oke mmiri ozuzo nakwa ikuku ike bụkwa nke a na-eche na ọ ga-akpata nnukwu ideimmiri.
A na-atụ…