Ihu ọchị awaala ndị Enugwu dịka mmiri malitere ịgba ọzọ
Ndị Enugwu nna-enwe ọṅụ, achị eze dịka mmiri malitere gbawa ọzọ n’ọtụtụ ebe dịka Gọvanọ Peter Mbah si kwee na nkwa.
Mbah kwere nkwa dịka a na-edu ya n'iyiọrụ dịka Gọvanọ Eniigwu steeti na mmiri ga-amalite ịgba n’ime mkpụrụ ụbọchị 180 ọ…