Ndị uwe ojii Naijiria (NPF) ekwughachila mkpa ọ dị maka imeziwanye mmekọrịta na mmekorita n'etiti ndị ọrụ nchekwa dị iche iche na mpaghara South East.Kọmishọna ndị uweojii n'Ebonyi steeti bụ Maazị Faleye Olaleye kpọrọ oku a n'ụbọchị Fraide…
Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Naịjirịa, Zubairu Dada kwuru na mmekọrịta obodo a na Russia na Ukraine ka dịgidere.
Dada kwuputara nke a na Abuja na Tọzdee, mgbe ọ na-aza ajụjụ sitere n'aka ndị nta akụkọ na mkparịta ụka ozi!-->!-->!-->…