NNPC ekwuola ihe mere ọnụego mmanu ụgbọala jiri rịa elu orji
Mele Kyari bụ onyeisi ụlọọrụ na-ahụ maka mmepụta mmanụ agbidi na Naịjirịa a kpọrọ Nigeria National Petroleum Company (NNPC) ekwuola ihe mere ọnụego mmanụ ụgbọala ji ‘rịa eli orji’ ugbua.
Kyari mgbe o zutere osote onyeisiala Naịjirịa bụ…