Ebubo Lai Mohammed na-ebo m bụ ebubo ụgha – Peter Obi
Peter Obi, onye zọrọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'otu 'Labour Party' ekwuola na gọọmentị Naịjirịa na-ebo ya ebubo ụgha ma na-ekwu na ya na-akpa nkata ịkwatu ọchịchị onye kwuo uche ya na Naịjirịa.
Obi kwuru nke a n'ịzaghachi ebubo a Lai…