Ndị omekome achụsala ndị bịara ịtụ vootu na Agungi nke Lekki, Legọs Steeti.
Otu ogige ebe a na-atụ vootu nke dị na mpghara Agungi nke dị na Lekki Legọs steeti nọzị na gbagharịa.
Nke a mere dịka ndị omekome bịara chụsa ndị pụtara ịtụ vootu na ndị ọrụ Inec nọ na mpaghara ahụ.
Ndị omekome a napụrụ ụfọdụ ndị…