Ndị a na-achọ achọ n’ihe mberede ọkụ ọgbụgba na Hawaii ruru 1,300
Otu nwoke na-achọ ozu nwa ya nwoke nwụrụ n'ọkụ gbara n'ụlọ ha na Lahaina n'ụbọchị iri na out nkeonwa Ogustu
O meela ihe dịka otu izuụka kamgbe ihe mberede ọkụ ọgbụgba dakwasara mpaghara Hawaii nke mba Amerịka, mana ruo ugbua, ọnụọgụgụ…