Lee nwamadi tughariri Kọran n’asụsụ Igbo
Murtala Mohammed Chukwuemeka Amaeze bụ onye Orlu n'Steeti Imo mana ọ bụ onye okpukperechi Alakụba, ma bụrụkwa onye tụgharịrị akwụkwọ nsọ ndị ha bụ Kọran n'asụsụ Igbo.
Murtala Mohammed Chukwuemeka kwuru na ya banyere okpukperechi Islam…