Etu ndị ntọọ si toro ọtụtụ mmadụ n’ụgbọ oloko n’aga Kaduna
Akụkọ na-ekwu na-atọrọla ọtụtụ mmadụ na-eme njem ebe egburu otu onye n'ụgbọ oloko si Abuja aga Kaduna na mgbede Monde.
Anya hụrụnụ na-ekwu na ya bụ ụgbọ oloko si n'okporo ya fepụ mgbe ihe ana amaghị gbawara na ya bụ ụgbọ oloko.
Akụkọ!-->!-->!-->!-->!-->…