Ụlọọrụ Elon Musk etinyela igwe ịntanetị ‘wireless chip’ n’ụbụrụ mmadụ
Elon Musk ekwupụtala na ụlọọrụ ya bụ Neuralink entinyela igwe ịntanetị a kpọrọ 'wireless brian chip' n'ụbụrụ mmadụ.
Ọ sịrị na ọ bụ onye nke mbụ a na-etinye igwe a rụpụtara n'ụbụrụ ya.
Elon Musk kwuru na ha chọpụtara onye ahụ nwere…