Sweden agụnyela mmekọrịta dịka asọmpi egwuregwu n’ezie? Lee ihe anyị ma
Gọọmentị mba Sweden ekwuola na o nweghị mgbe ha binyere maọbụ nwee mkpebi ime mmekọrịta nwoke na nwaanyị asọmpi egwuregwu na mba ahụ.
Akụkọ fegharịrị ma wuo na nsonso a na-ekwu nac Sweden abụrụla mba mbụ na-eme mmekọrịta nwoke na nwaanyị…