Ihe isi ike emeela ka anyị kagbuo atụmatụ ịmụ oke ụmụ – Ndị ntorobịa
Ọtụtụ ndị ntorobịa Naịjirịa na-ekwu na ha achọghị ịmụ ụmụ karịa abụọ maọbụ atọ n'ihi etu ihe si sie ike na Naịjirịa ugbua.
Nke a bụ nchọpụta ndi nta akuko mere dịka anyị gbara ndị ntorobịa olemole ajụjụọnụ gbasara ụmụ ole ha ga-achọ…