Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

igbo

Itu ilu Igbo na-ebe o dabara adaba.

Itu ilu Igbo na-ebe o dabara adaba. Ọ dị mkpa ị mata mgbe maọbụ ọnọdụ ikwesiri itu ilu ọbụla ị na-atụ. Ọ gaghị adị mma ka iwere ilu gbasara izulite ụmụaka na-atụ ebe a na-ekwu maka mkpata na mmefu ego, maọbụ were nke e kwesiri ịtụ

Kedụ onye na-eketa ala n’omenala Igbo.

Kedụ onye na-eketa ala n'omenala Igbo. , Mpaghara ala Igbo dị iche iche nwere usoro ha ji eke ala mana ihe gbapụtara ihe n'ime ha niile bụ na diọkpara na-eketa obi nna ya ebe nwa ọdụ na-eketakarị usekwu nne ya. Ike ala n'omenala Igbo