Gọvanọ Soludo sị na atụmatụ onye apụla ezi abịala na njedebe 
Na abali anọ nke ọnwa Epril ka aka n’achi steeti Anambra bụ ọkanmụta Chukwuma Soludo siri na atụmatụ ‘Sit at Home’bara n’isi njedebe. Okwu banyere atụmatụ a dị ka a ga-asị na ọ bụzi ọkpụkpụ gbadoro mmadụ!-->…