NGO na-achọ ka echekwa ndị ọrụ ugbo na ime obodo na steeti Ogun
Otu ụlọ ọrụ na-eche echiche gbasara gburugburu ebe obibi, Health of Mother Earth Foundation (HOMEF), akpọọla oku maka nchekwa nke ndị ọrụ ugbo na ala ubi na steeti Ogun.
Otu a, n'akwụkwọ ozi onye isi ha, Dọkịnta Nnimmo Bassey wepụtara,…