O nweghị mgbe gọvanọ Abia steeti jiri kwuo na ọ gaghị akwụ ndị Abia ụgwọ ọnwa Epreel
Kazie Uko bụ ọnụ na-ekwuchitere Gọvanọ Abia steeti sị na akụkọ na gọvanọ Alex Otii agaghị akwụ ndị ọrụ gọọmenti Abia ụgwọ ọnwa Epreel bụ nnukwute asị.
Cheta na akụkọ malitere fegharịwa na gọvanọ Abia steeti sị na ọ gaghị akwụ ndị ọrụ…