N’ime abalị nke abụọ so ọgbaghara na-ada na France bụ nke dapụtara n’ihi egbe ndị uweojii gbara otu nwata nwoke onye ọkwọ ụgbọala dị afọ 17, ndị uweojii anwụchịela mmadụ 150 iji dajụọ ihe na-eme ahụ.
Ndị uweojii gbara nwata nwoke a nke…
A na-atụ anya na Onyeisiala mba Fransị bụ Emmanuel Macron ga-akpọ ọgbakọ nke ndị isi ọchịchị mba ahụ iji tulee ma a ga-etinye ọnọdụ gbatagbata iji kwụsị ọgbaaghara na'aga n'ihu ugbua na mpaghara dị icheiche.
Nke a na-abịa dịka ọgbaaghara…
Onyeisiala mba France bụ, Emmanuel Macron awuchiela mba Cameroon na njem mba atọ na mpaghara Western Africa.
Nkea bụ nke mbu Macron na eme njem kamgbe oweghara ọchichi nke ugboro abụọ,njema bu iji meek a enwe ezi mmekọrita na etiti mba…