Ihe mere anyị ji kpebie ibepụ aka nwata ọnwa abụọ nna ya kụrụ ihe – Ndị Dọkịnta
Ndị dọkịnta n'ụlọọgwụ FMC dị n'Owere akọwaala ihe ha ji kpebie ibepụ aka nwatakịrị dị ọnwa abụo, dịka akụkọ kwuru na ọ bụ nna ya kụjiri ya aka.
Dọkịnta letara nwata ahụ kwuru na ọ bụ n'izuụka gara aga ka a kpọtara nwatakịrị ahụ…