Ihe mere Soludo jiri họpụta Ezekwesili na ndị ọzọ
Charles Chukwuma Soludo ahọpụtala Oby Ezekwesili na ndị ọzọ dịka kọmitii ga-enyefe ya ọchịchị a kpọrọ 'transition committee' n'ọkwa ịbụ gọvanọ Anambra steeti.
N'ozi Soludo wepụtara, Oby Ezekwesili ga-arụ ọrụ dịka onyeisioche kọmitii ahụ!-->!-->!-->…