Iran siri goolu goolu taa dịka England ji akpa ajụ kpojuoro ha goolu ma bunye ha n’isi.
Jude Bellingham bu ụzọ tọpee neetị ndị Iran, tupu Bukayo Saka enye nke abụọ (o mechara tụkwasị otu goolu), Raheem Sterling nyere otu goolu tupu e gbuchie ọkara nke mbụ.
Taremi bịara sata otu goolu mgbe a malitere ọkara nke abụọ (o…