Gọọmenti Delta steeti ekwela nkwa ijeri naira iri abụọ na ise.
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasa ozi Delta bụ Maazị Charles Aniagwu ekwuola na gọọmenti steeti ahụ ekwela ka ego nbinye ụlọ akụ Central Bank of Nigeria (CBN) Agric nke ijeri naira iri abụọ na ise maka ọmụrụ nwa.
Kọmishọna na-eso onye ode!-->!-->!-->…