Lee ụfọdụ aha ndị Igbo na-aza oge gboo
Okoroafọ, Okereke, Okoronkwọ na Okoorie bụ aha ụmụ nwoke
Akuagwu - Akụ na anaghị agwụ agwụ
Ahamefule - Nke a pụtara na agaghị echefu onye ahụ maọbụ na ama ya agaghị echi.
Anurunkem - Aha a na-ajụ ma enwere onye mara ihe ọ gabigara…